Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ndị Rom 4:7 - Bible Nso

7 si, Ngọzi nādiri ndi ab͕aghara nmebì-iwu nile ha, Ndi ekpuchi-kwa-ra nmehie nile ha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 “Ngọzị na-adịrị ndị a gbaghaara ajọ omume ha niile, ndị ekpuchikwara mmehie ha niile.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ndị Rom 4:7
10 Iomraidhean Croise  

I bupuwo ajọ omume ndi-Gi, I kpuchiwo nmehie-ha nile. Selah


Ma le, ha butere Ya onye akuku-aru-ya nwuru anwu, tọb͕ọrọ n'ihe-ndina: mb͕e Jisus huru okwukwe-ha Ọ si onye ahu akuku-aru-ya nwuru anwu, Nwa, nwe obi-ike; anāb͕aghara gi nmehie-gi nile.


Ọbuná dika Devid nāsi kwa na madu ahu bu onye ngọzi diri, bú onye Chineke nāgu ezi omume nye ya mb͕e ọ kālughi ọlu,


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan