15 Ukwu-ha di ngwa iwusì ọbara;
15 Ụkwụ ha na-eme ọsịịsọ ịkwafu ọbara.
N'ihi na ukwu-ha nāb͕a ọsọ ime ihe ọjọ, Ha nēme kwa ngwa iwusi ọbara.
Na obi nke nēchèputa èchìchè ajọ ihe, Na ukwu nēme ngwa ib͕aga n'ihe ọjọ;
Nbibi na ihuju-anya di n'uzọ nile ha;