Ndị Rom 2:21 - Bible Nso21 ya mere gi onye nēzí madu-ibe-gi ihe, ì dighi-ezí onwe-gi? gi onye nēkwusa ka madu ghara izu ori, ì nēzu ori? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Gị onye na-akụziri mmadụ ibe gị ihe, ị na-akụzikwara onwe gị? Gị onye na-ekwusa ka mmadụ ezula ohi, ị na-ezu ohi? Faic an caibideil |