Ndị Rom 2:2 - Bible Nso2 Ayi ma-kwa-ra na ikpé Chineke di ka ezi-okwu si di imegide ndi nēme ihe di otú a. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ma anyị maara na Chineke na-ekpe ndị na-eme ihe ọjọọ dị otu a ikpe nʼụzọ ziri ezi. Faic an caibideil |