Ndị Rom 2:18 - Bible Nso18 nāma kwa ihe Ọ nāchọ, nānwa kwa ihe ha na ibe-ha di iche, ebe anēwere okwu-ọnu zí gi ihe site n'iwu-gi, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 ọ bụrụ na ị mara uche ya ma kwenyekwa nʼihe nke ka mma nʼihi na e ziri gị ihe site nʼiwu; Faic an caibideil |