Ndị Rom 16:1 - Bible Nso1 Ma anameme ka unu mara Fibi nwa-nna-ayi nwanyi, onye nējere nzukọ Kraist nke di na Kenkrii ozi: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ana m eme ka unu mata nwanna anyị nwanyị, Fibi, onye na-ejere nzukọ ozi na chọọchị dị nʼobodo Senkria. Faic an caibideil |