Ndị Rom 15:21 - Bible Nso21 kama, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, Ha gāhu, bú ndi akākọghi akukọ Ya mb͕e ọ bula, Ndi akānughi kwa gāghọta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 ma dịka e dere ya, “Ndị a na-agwaghị ihe banyere ya ga-ahụ, ndị a ka anụbeghị, ga-aghọtakwa.” Faic an caibideil |