Ndị Rom 14:18 - Bible Nso18 N'ihi na onye nābu orù Kraist n'uzọ nka, ọ di Chineke ezi utọ, buru kwa onye anwaputara n'iru madu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Nʼihi na onye ọbụla na-efe Kraịst nʼụzọ dị otu a, na-eme ihe na-atọ Chineke ụtọ, ụmụ mmadụ na-anabatakwa ya. Faic an caibideil |