Ndị Rom 12:4 - Bible Nso4 N'ihi na ọbuná dika ayi nwere ọtutu ihe n'otù aru, ma ihe ahu nile di n'aru enweghi otù ọlu: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Dịka anyị niile nʼotu nʼotu si nwe anụ ahụ nke nwere akụkụ dị iche iche, bụ akụkụ ndị na-arụ ọrụ dị iche iche, Faic an caibideil |