Ndị Rom 12:12 - Bible Nso12 n'akuku olile-anya-unu, nāṅurinu ọṅu; n'akuku nkpab͕u-unu, nēnwenu ntachi-obi; n'akuku ekpere-unu, nānọgidesinu ike; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Nweenụ obi aṅụrị nʼime olileanya, nweenụ ntachiobi nʼime nsogbu, na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile. Faic an caibideil |