Ndị Rom 11:5 - Bible Nso5 Ya mere otú a n'oge di ub͕u a ndi fọduru aputawo kwa dika nrọputa nke amara si di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Otu a ka ọ dịkwa nʼoge dị ugbu a, a họrọla mmadụ ole na ole site nʼamara ya. Faic an caibideil |