Ndị Rom 10:2 - Bible Nso2 N'ihi na anamab͕ara ha àmà na ha nānu ọku n'obi n'ebe Chineke nọ, ma ọ bughi dika nmazu si di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ana m agba akaebe na ihe banyere Chineke na-anụ ha ọkụ nʼobi nke ukwuu. Kama ịnụ ọkụ nʼobi ha abụghị site na mmazu Chineke. Faic an caibideil |