Ndị Rom 10:1 - Bible Nso1 Umu-nnam, ihe di obim ezi nma na aririọ m'nāriọ Chineke n'ihi ha bu, ka azọputa ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ụmụnna m, ihe na-agụ nnọọ obi m agụụ nke ukwu na ekpere m na-ekpe nye Chineke bụ ịhụ na a zọpụtara ha. Faic an caibideil |