14 Luk, bú dibia nke ahuru n'anya, nēkele unu, ya na Dimas.
14 Ezi enyi anyị Luk, onye dibịa ukwu anyị na Dimas na-ekele unu.
Ma mb͕e Ọ nuru ya, Ọ si, Nkpà dibia akpaghi ndi di ike, kama ọ nākpà ndi aru nādighi nma.
ọ bu kwa otú a Mak na Aristakọs na Dimas na Luk, bú ndi mu na ha nālukọ ọlu, nēkele unu.