Ndị Kọlọsị 2:22 - Bible Nso22 (bú ihe agēmebi ha nile emebi n'iji ha me ihe), dika ihe enyere n'iwu na ozizí madu si di? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Iwu ndị a niile na-ekwu banyere ihe ndị ga-ala nʼiyi mgbe a na-etinye ha nʼọrụ, ha sitere nʼiwu na ozizi nke mmadụ. Faic an caibideil |