Ndị Kọlọsị 2:11 - Bible Nso11 ọ bu kwa nime Ya ka ejiri obibì-úgwù anējighi aka me bì unu úgwù, n'iyipuchasi aru nile nke bu anu-aru, n'obibì-úgwù nke Kraist; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Nʼime ya, e biri unu ugwu nke ejighị aka bie, site nʼiwepụ ọdịdị anụ ahụ nʼobibi ugwu nke Kraịst biri. Faic an caibideil |