Ndị Kọlọsị 1:5 - Bible Nso5 n'ihi olile-anya ahu nke edebeworo unu n'elu-igwe, nke unu nuru ihe bayere ya na mbu n'okwu nke ezi-okwu nke ozi ọma, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Okwukwe na ịhụnanya nke na-esite nʼolileanya nke a kwadobere unu nʼeluigwe, nke unu nụrụla nʼokwu nke eziokwu ahụ, bụ oziọma, Faic an caibideil |