Ndị Kọlọsị 1:25 - Bible Nso25 nke emere mu onwem onye nējere ya ozi, dika ọlu ọchichi-èzí-na-ulo nke Chineke si di nke enyerem n'ebe unu nọ, ikwuzu okwu Chineke, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Emeela ka m bụrụ onyeozi chọọchị ya site nʼikike Chineke nyere m, ikwusara unu okwu Chineke nʼozuzu oke ya. Faic an caibideil |