Ndị Kọlọsị 1:12 - Bible Nso12 nēkele Nna-ayi, Onye mere ka ayi rue iketa òkè-ayi n'ihe-nketa ndi nsọ n'ìhè; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 na-enyenụ Nna ekele site nʼọṅụ, onye mere ka anyị kwesi iketa oke nʼihe nketa nke ndị nsọ nʼime alaeze nke ìhè. Faic an caibideil |