Ndị Ikpe 9:8 - Bible Nso8 Osisi jere eje ite otù onye manu ka ọ buru eze-ha; ha we si osisi olive, Buru eze-ayi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Otu mgbe, osisi niile pụrụ ije ịga tee otu onye mmanụ ka ọ bụrụ eze ga-achị ha. Ha sịrị osisi oliv, ‘Bụrụ eze anyị.’ Faic an caibideil |