Ndị Ikpe 9:41 - Bible Nso41 Abimelek we nọdu n'Aruma: Zebul we chupu Geal na umu-nne-ya, ka ha we ghara ibiri na Shekem. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Abimelek nọgidere nʼAruma nʼoge ahụ. Ma Zebul chụpụrụ Gaal na ndị ikwu ya site na Shekem. Faic an caibideil |