39 Geal we pua ga n'iru ndi-nwe Shekem, buso Abimelek agha.
39 Ya mere, Gaal duuru ndị nwe Shekem pụọ ịlụso Abimelek ọgụ.
Zebul we si ya, Òle ebe ọnu-gi ub͕u a, na i nāsi, Ònye bu Abimelek, na ayi gēfè ya òfùfè? Nkà abughi ndi nke i juworo? biko, pua ub͕u a, buso ha agha.
Abimelek we chua ya, ọ we b͕alaga n'iru ya, ọtutu madu we da meru aru, rue oghere ọnu-uzọ-ama.