Ndị Ikpe 9:34 - Bible Nso34 Abimelek we bilie n'abali, ya na ndi nile ndi soro ya, ha we rue nbì megide Shekem n'usu anọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ya mere, Abimelek na ndị agha ya dị nʼotu anọ, jiri abalị bilie jeruo Shekem zoo onwe ha na nso obodo ahụ. Faic an caibideil |