Ndị Ikpe 9:30 - Bible Nso30 Zebul, bú onye-isi obodo ahu, we nu okwu nile nke Geal nwa Ebed, iwe-ya we di ọku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Mgbe Zebul onye na-achị obodo ahụ nụrụ ihe Gaal nwa Ebed kwuru, o were nnọọ oke iwe. Faic an caibideil |