Ndị Ikpe 9:17 - Bible Nso17 (n'ihi na nnam būru agha bayere unu, tufue ndu-ya n'iru ya, we naputa unu n'aka Midian: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Chetakwanụ na nna m lụrụ ọgụ maka unu, kpọọ ndụ ya ihe efu, nʼihi ịnapụta unu site nʼaka ndị Midia. Faic an caibideil |