Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ndị Ikpe 9:11 - Bible Nso

11 Osisi fig we si ha, M'gagha utọm na ezi ihe-ọmimim, je ifeghari n'elu osisi nile?

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 “Ma osisi fiig sịrị, ‘Ọ bụrụ na m ekwere na m ga-abụ eze unu, ọ pụtara na m ga-akwụsị ịmịpụta mkpụrụ osisi na-atọ ụtọ, nọọ ọnọdụ ifegharị alaka m nʼelu osisi ndị ọzọ?’

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ndị Ikpe 9:11
3 Iomraidhean Croise  

Osisi nile we si osisi fig, Gi onwe-gi bia, buru eze-ayi.


Osisi nile we si osisi vine, Gi onwe-gi bia, buru eze-ayi.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan