Ndị Ikpe 8:8 - Bible Nso8 O si n'ebe ahu rigorue Penuel, gwa ha okwu dika nka: ndikom Penuel we za ya dika ndikom Sukot zara ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 O sitere nʼebe ahụ gaa Peniel rịọkwaa ndị obodo ahụ otu arịrịọ ahụ. Ma otu ụdị ọsịsa ahụ ndị Sukọt nyere ka ndị Peniel nyekwara. Faic an caibideil |