Ndị Ikpe 8:35 - Bible Nso35 ha emeghi kwa ulo Jerubeal, bú Gideon, ebere, dika ezi ihe nile si di nke o mere Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a35 Ha ekwesighịkwa ntụkwasị obi nye ezinaụlọ Jerub-Baal (ya bụ Gidiọn) dịka ezi ihe niile o mere ha si dị. Faic an caibideil |