Ndị Ikpe 8:34 - Bible Nso34 Ma umu Israel echetaghi Jehova, bú Chineke-ha, Onye nānaputa ha n'aka ndi-iro-ha nile buruburu: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ma ụmụ Izrel echetaghị Onyenwe anyị Chineke ha, onye napụtara ha site nʼaka ndị iro ha niile gbara ha gburugburu. Faic an caibideil |