Ndị Ikpe 6:14 - Bible Nso14 Jehova we che ya iru, si, Je n'ike-gi a, zọputa Israel n'aka Midian: èzigaghm i? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị nyere ya iwu sị ya, “Ngwa, jiri ike gị dị ukwuu pụọ, gaa ka ị gbapụta ụmụ Izrel site nʼaka ndị Midia. Mụ onwe m na-ezigakwa gị.” Faic an caibideil |