Ndị Ikpe 5:9 - Bible Nso9 Obim di n'ebe ndi-ònyé-ukpuru nke Israel nọ, Ndi nēwere afọ-ofufo nye onwe-ha n'etiti ndi Israel: Gọzienu Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ma ugbu a, ana m aṅụrị ọṅụ banyere ndị na-achị ụmụ Izrel. Ndị ji obi ha niile were onwe ha nye nʼetiti ndị Izrel. Toonu Onyenwe anyị! Faic an caibideil |