Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ndị Ikpe 5:27 - Bible Nso

27 N'ab͕ata ukwu-ya abua ka o ruru ala, da, tọb͕ọ: N'ab͕ata ukwu-ya abua ka o ruru ala, da: Ebe o ruru ala, n'ebe ahu ka ọ dara, la n'iyì.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

27 Nʼụkwụ ya ka o milara nʼala, nʼebe ahụ ọ dara, ka o dinara. Nʼụkwụ ya ka o milara nʼala, nʼebe ọ dara, nʼebe ahụ o milara nʼala, nʼebe ahụ ọ dara nwụọ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ndị Ikpe 5:27
5 Iomraidhean Croise  

Le, nwoke nke nādighi-eme Chineke ebe-ya siri ike; Kama ọ tukwasiri obi n'uba nke àkù-ya, Ọ di ike n'ọchichọ ọjọ ya.


N'ihi na ikpé unu ji kpe ka agēji kpe unu: ọ bu kwa ihe unu ji tù ihe ka agēji tùru unu.


N'ihi na ọ bu ikpé nke ebere nādighi ya ka agēkpe onye nēmeghi ebere: ebere nānyara ikpé isi.


Aka-ya ka ọ setiri na ǹtú, Aka-nri-ya n'otùtù ndi nālu ọlu ike; O were otùtù kpọ Sisera, ọ kpọrọ ya n'isi, O we kpọpue ya, ǹtú ahu we bapue n'akuku egedege-iru-ya.


Na window-ya ka ọ lepuru anya, tie nkpu, Bú nne Sisera, site n'oghere inara ifufe, Gini mere ub͕o-ala-ya nānọ ọdù ibia? Gini mere wheel nke ub͕ọ-ala-ya nile ji la azu?


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan