Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ndị Ikpe 5:25 - Bible Nso

25 Miri ka Sisera riọrọ, miri-ara-ehi ka ọ nyere ya; O weta nso ya miri-ara-ehi nke raru araru n'ọkwa ndi di ebube.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Nwoke ahụ rịọrọ mmiri, ma o nyere ya mmiri ara ehi, o ji iko kwesiri ndị a na-asọpụrụ nye ya mmiri ara ehi rahụrụ arahụ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ndị Ikpe 5:25
4 Iomraidhean Croise  

O were kwa miri-ara-ehi nke raru araru, na miri-ara-ehi, na nwa-ehi ahu nke o doziri, o che ha n'iru ha; ya onwe-ya we nēguzo n'akuku ha n'okpuru osisi ahu, ha we rie.


Agāgọzi Jael kari ndinyom, Bú nwunye Heba onye-Kenait, Kari ndinyom n'ulo-ikwū ka agāgọzi ya.


Aka-ya ka ọ setiri na ǹtú, Aka-nri-ya n'otùtù ndi nālu ọlu ike; O were otùtù kpọ Sisera, ọ kpọrọ ya n'isi, O we kpọpue ya, ǹtú ahu we bapue n'akuku egedege-iru-ya.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan