Ndị Ikpe 5:24 - Bible Nso24 Agāgọzi Jael kari ndinyom, Bú nwunye Heba onye-Kenait, Kari ndinyom n'ulo-ikwū ka agāgọzi ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 “Onye a gọziri karịchasịa ka Jael, nwunye Heba onye Ken bụ, e, onye a gọziri karịchasịa ndị inyom niile na-ebi nʼụlọ ikwu. Faic an caibideil |