Ndị Ikpe 5:21 - Bible Nso21 Miri-iyi Kaishon bupuru ha, Miri-iyi ochie ahu, bú miri-iyi Kaishon. Nkpuru-obim, i nāzọda ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Mmiri na-achị ọkụ nke iyi ukwu Kishọn bupụrụ ha niile. Ya mere, mkpụrụobi m gaa nʼihu, zoo ụkwụ gị nʼala, dị ike dịka ọdụm! Faic an caibideil |