Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ndị Ikpe 5:16 - Bible Nso

16 N'ìhi gini ka i nọduru n'etiti ogige-aturu-gi, Inu ob͕ub͕u-ọ̀jà anēb͕uru ìgwè aturu? Na miri-iyi nile nke Reuben Ka oké nnyocha obi di.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Gịnị mere unu ji nọdụ nʼetiti ọgba atụrụ, ịnụ ụda ọja a na-egburu igwe atụrụ? Nʼetiti obodo niile nke Ruben, ka e nwere ọtụtụ ntụgharị uche.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ndị Ikpe 5:16
11 Iomraidhean Croise  

Isaka bu inyinya-ibu di ike, Nāmakpuru n'etiti ogige-aturu abua:


Manu jijiji, emehie-kwa-la: Sinu otú a n'obi-unu n'elu ihe-ndina-unu, we dere du. Selah


Ọ buru na unu edina n'etiti ogige-aturu, Ma ọ di ka nkù abua nke nduru nke ejiworo ọla-ọcha kpuchie, Ejiwo kwa ọla-edo ọma nēnwu akwukwọ ndu akwukwọ ndu kpuchie nkù-ya abua.


M'gēcheta abù m'nābù n'ikpọ ubọ-akwara n'abali: M'gēso obim tughari uche; Mọm we chọsie ike, si,


Unu wuere onwe-unu obodo ufọdu ebe umu-ntakiri-unu gēbi, wu-kwa-ra ìgwé ewu na aturu-unu ogige; me-kwa-nu ihe nēsi n'ọnu-unu puta.


Moses we si umu Gad na umu Reuben, Umu-nne-unu, hà gābà n'agha ahu, unu onwe-unu ewe nọdu n'ebe a?


N'ihi na ha nile nāchọ ihe nke aka ha, ọ bughi ihe nke Jisus Kraist,


ndi ọgwugwu-ha bu ila-n'iyì, ndi chi-ha bu afọ-ha, ndi otuto-ha di kwa n'ihere-ha, ndi nātukwasi uche n'ihe uwa.


Ndi-isi n'Isaka nọye-kwa-ra Debora; Dika Isaka si di, otú a ka Berak di; Na ndagwurugwu ka ezigara ya n'ukwu-ya abua. Na miri-iyi nile nke Reuben Ka oké nzube obi di.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan