Ndị Ikpe 5:12 - Bible Nso12 Teta, teta, Debora; Teta, teta, kwue okwu abù: Bilie, Berak, dọta usu ndi i dọtara n'agha n'agha, gi nwa Abinoam. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 ‘Teta, teta, gị Debọra! Teta, teta, bụọ abụ. Bilie, gị Barak nwa Abinoam, bilie! Duru ndị ahụ niile ị dọtara nʼagha.’ Faic an caibideil |