Ndị Ikpe 4:10 - Bible Nso10 Berak we kpọkọta Zebulun na Naftali rue Kedesh; o we were ukwu-ya rigo, ya na orú nnù ndikom na nnù ise: Debora we soro ya rigo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Barak sitere nʼebo Zebụlọn na Naftalị kpọkọtaa ndị ikom ga-eso ya jee agha ahụ, puku ndị agha iri ndị dịnyere ya. Debọra sokwa ya jee. Faic an caibideil |