Ndị Ikpe 3:4 - Bible Nso4 Ha di kwa ka ewere ha nwa Israel, imara ma ha gānu ihe nile Jehova nyere n'iwu, nke O nyere ndi bu nna-ha n'iwu n'aka Moses. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 A ga-esite na ndị a nwapụta okwukwe ụmụ Izrel ma ịmata ma ha ga-edebe iwu Onyenwe anyị sitere nʼọnụ Mosis nye nna nna ha ochie. Faic an caibideil |