Ndị Ikpe 3:2 - Bible Nso2 nání ka ọb͕ọ nile nke umu Israel we mara, izí ha agha, nání ndi nāmaghi ha na mb͕e gara aga; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 O mere nke a naanị ka ọ kuziere ọgbọ niile ndị Izrel ibu agha, bụ ndị ahụ na-amabeghị ihe agha bụ nʼoge gara aga. Faic an caibideil |