Ndị Ikpe 21:3 - Bible Nso3 Ha we si, Jehova, bú Chineke nke Israel, n'ìhi gini ka nka di n'Israel, na agāgupu otù ebo n'Israel ta? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 “Ha sịrị, Onyenwe anyị, Chineke Izrel, gịnị mere ihe dị otu a ji dakwasị Izrel? Gịnị mere a ga-eji na-achọ otu ebo Izrel achọ taa?” Faic an caibideil |