Ndị Ikpe 21:17 - Bible Nso17 Ha we si, Ihe-nnweta nke ndi b͕apuru ab͕apu ka ala nke Benjamin bu, ka aghara ihichapu ebo n'Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ndị Benjamin fọdụrụ ndụ aghaghị inweta ndị ga-anọchi anya ha,” bụ ihe ha kwuru, “ka otu nʼime ebo Izrel ghara ịbụ ndị e kpochapụrụ ekpochapụ. Faic an caibideil |