Ndị Ikpe 21:15 - Bible Nso15 Ndi Israel we cheghari uche bayere Benjamin, n'ihi na Jehova emewo ntiwa n'ebo Israel nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Oge ahụ bụ nnọọ oge iru ụjụ dị ukwuu nʼala Izrel maka ọnọdụ ndị Benjamin, nʼihi na Onyenwe anyị emeela ka ebo ndị Izrel hapụ izu ezu. Faic an caibideil |