Ndị Ikpe 20:41 - Bible Nso41 Ndikom Israel we chigharia, ndikom Benjamin we ma jijiji: n'ihi na ha huru na ihe ọjọ emetuwo ha aru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Mgbe ahụ, ndị Izrel bidoro igbu ha, oke egwu jidere ndị Benjamin nʼihi na ha ghọtara na ịla nʼiyi adakwasịla ha. Faic an caibideil |