Ndị Ikpe 20:30 - Bible Nso30 Umu Israel we rigo megide umu Benjamin n'ubọchi nke-atọ, do onwe-ha n'usoro megide Gibea, dika ha mere ub͕ò abua gara aga. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Nʼụbọchị nke atọ ya, ha pụrụ gaakwa izute ndị Benjamin, ha were ọnọdụ ha imegide ndị Gibea dịka ha mere nʼoge gara aga. Faic an caibideil |