Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ndị Ikpe 20:20 - Bible Nso

20 Ndikom Israel we pua ibuso Benjamin agha; ndikom Israel we do agha n'usoro megide ha na Gibea.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Emesịa, ndị Izrel pụrụ izute ndị Benjamin, doo onwe ha nʼusoro ibu agha na Gibea.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ndị Ikpe 20:20
2 Iomraidhean Croise  

Umu Israel we bilie n'ututu, ma ulo-ikwū-ha megide Gibea.


Umu Benjamin we si na Gibea puta, bibi rue ala n'etiti Israel n'ubọchi ahu orú nnù ndikom uzọ abua na nnù iri-na-ise.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan