Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ndị Ikpe 20:19 - Bible Nso

19 Umu Israel we bilie n'ututu, ma ulo-ikwū-ha megide Gibea.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

19 Nʼihi nke a, nʼisi ụtụtụ echi ya, ndị agha ụmụ Izrel niile buliri ihe agha ha pụọ, maa ụlọ ikwu ha nso nso Gibea.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ndị Ikpe 20:19
5 Iomraidhean Croise  

Joshua we bilie n'isi-ututu, ha we si na Shitim bilie ije, we biarue Jọdan, ya onwe-ya na umu Israel nile; ha we nọ ọnọdu-abali n'ebe ahu tutu ha agabiga.


Joshua we bilie n'isi-ututu, ndi-nchu-àjà we būru ib͕e Jehova.


Joshua we bilie n'isi-ututu, me ka Israel biarue nso n'ebo nile ha; ewe nwude ebo Juda:


Umu Israel we bilie, rigorue Bet-el, jua Chineke ase; ha we si, Ònye gēbu uzọ rigoro ayi ibuso umu Benjamin agha? Jehova we si, Juda gēbu uzọ.


Ndikom Israel we pua ibuso Benjamin agha; ndikom Israel we do agha n'usoro megide ha na Gibea.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan