Ndị Ikpe 20:14 - Bible Nso14 Umu Benjamin we si n'obodo nile ha chikọta onwe-ha rue Gibea, ipu ibuso umu Israel agha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ha sitere nʼobodo ha dị iche iche zukọtaa na Gibea maka ibuso ndị Izrel agha. Faic an caibideil |