Ndị Ikpe 2:9 - Bible Nso9 Ha we lìe ya n'ókè-ala nke ihe-nketa-ya nime Timnat-heres, n'ugwu Efraim, n'akuku Ugwu nke ugwu Gaash. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 E liri ya nʼoke ala nke ihe nketa ya, nʼobodo Timnat Heres, nʼala ugwu ugwu nke ebo Ifrem, nʼụzọ mgbago ugwu Gaash. Faic an caibideil |