Ndị Ikpe 19:13 - Bible Nso13 O we si nwa-okorọbia-ya, Bia, ka ayi biarue nso otù nime ebe ndia; ayi gānọ kwa ọnọdu-abali na Gibea, ma-ọbu na Rema. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 O kwukwara sị, “Bịa ka anyị gbalịa iru Gibea maọbụ Rema, nọọ ọnọdụ abalị nʼotu nʼime ebe ndị a.” Faic an caibideil |